Gaa
Jekwuru ndi obodo;
Binyere ha;
Hu ha n’anya;
Si ha n’aka muta ihe;
Bido site n’ebe ha no;
Rukwanye ha olu;
Bawanye ihe ha nwe.
Maka site na ndi ndu kasi nx,
Mgbe a rusiri olu ,
Mgbe olu gwuru,
Ndi obodo ga-akpa:
"Anyi ruru ya n’onwe anyi"
Lao Tsu
.
English version of this poem
.
 . . 
Community Self Management, Empowerment and Development
.
.
Gaa jekwuru ndi obodo
Abx nke si n’aka Lau Tsu
Onye sughariri ya n’Igbo bu Barr. Dr B. M. Mbah PhD

Onye Qhazi bu Fil Batl PhD
 ––» «––
See the Web Site: Bridge Gap.
...
Complementary Modules: Empowerment Principles, Capacity Development, Measuring Strength
...
.
Maka ihu akwukwo okwu nkqwa. | Maka atutu nkuzi. | Obi atutu a. | Poetry
..CMP Strategy
Training Methods
Poetry..
O buru na i si na sa[t[ a butuo ederede q bxla, biko, kodoghachi ya na www.scn.org/cmp/.
Na ndida ihu akwukwo
Link to Sociology
Nhazi Ikpeazx:
Correspond with us. The site map lists (and links) to all web oages (in English) on this web site
Akan Studies
Link to the home page of this web site
2006.11.05
.
Following the path of least resistance makes all rivers and some men crooked